1 Ndị Eze 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe eze nwaanyị Shiba nụrụ akụkọ Solomọn, nụkwa na ude ọ na-ede mere ka a na-eto aha Jehova,+ ọ bịara ka ọ jụọ ya ajụjụ ndị tara akpụ ka ọ mara ma ọ̀ ga-azata ha.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ụlọ Nche,7/1/1999, p. 30
10 Mgbe eze nwaanyị Shiba nụrụ akụkọ Solomọn, nụkwa na ude ọ na-ede mere ka a na-eto aha Jehova,+ ọ bịara ka ọ jụọ ya ajụjụ ndị tara akpụ ka ọ mara ma ọ̀ ga-azata ha.+