1 Ndị Eze 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọtụtụ mmadụ so ya bịa Jeruselem.+ Ha jikwa kamel dị iche iche buru mmanụ balsam,+ ọtụtụ ọlaedo, na nkume ndị dị oké ọnụ.* Ọ gakwuuru Solomọn jụọ ya ihe niile ọ chọrọ ịjụ ya. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:2 Ụlọ Nche,7/1/1999, p. 30
2 Ọtụtụ mmadụ so ya bịa Jeruselem.+ Ha jikwa kamel dị iche iche buru mmanụ balsam,+ ọtụtụ ọlaedo, na nkume ndị dị oké ọnụ.* Ọ gakwuuru Solomọn jụọ ya ihe niile ọ chọrọ ịjụ ya.