9 Ka e too Jehova Chineke gị,+ onye mere ka ị nọrọ n’ocheeze Izrel, maka na ihe gị masịrị ya. Jehova hụrụ ndị Izrel n’anya, ọ ga-ahụkwa ha n’anya ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ya mere o ji họrọ gị ka ị bụrụ eze ha, ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume.”