1 Ndị Eze 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Eze ji osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé n’ụlọ Jehova na n’ụlọ* eze, jirikwa ha rụọrọ ndị na-abụ abụ une na ụbọ akwara.+ E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú ahụ ọzọ, a hụbeghịkwa ndị há otú ahụ ọzọ ruo taa.
12 Eze ji osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé n’ụlọ Jehova na n’ụlọ* eze, jirikwa ha rụọrọ ndị na-abụ abụ une na ụbọ akwara.+ E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú ahụ ọzọ, a hụbeghịkwa ndị há otú ahụ ọzọ ruo taa.