1 Ndị Eze 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 E ji ọlaedo mee iko niile Eze Solomọn nwere, jirikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa niile dị n’ụlọ ahụ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ E nweghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee, n’ihi na e nweghị ihe e ji ọlaọcha kpọrọ n’oge Solomọn na-achị.+
21 E ji ọlaedo mee iko niile Eze Solomọn nwere, jirikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa mee arịa niile dị n’ụlọ ahụ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ E nweghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee, n’ihi na e nweghị ihe e ji ọlaọcha kpọrọ n’oge Solomọn na-achị.+