1 Ndị Eze 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri ha na ụgbọ mmiri ndị nke Haịram na-eso esi n’oké osimiri aga Tashish.*+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:22 Ụlọ Nche,11/1/2008, p. 27
22 Eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri ha na ụgbọ mmiri ndị nke Haịram na-eso esi n’oké osimiri aga Tashish.*+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri ndị a na-aga Tashish ebute ọlaedo, ọlaọcha, ọdụ́,+ adaka, na ekwuru.