-
1 Ndị Eze 10:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Kwa afọ, onye ọ bụla n’ime ha na-ewetara ya onyinye. Ha na-eweta ihe ndị e ji ọlaọcha mee, ihe ndị e ji ọlaedo mee, uwe, ngwá agha, mmanụ balsam, ịnyịnya, na jakị.
-