1 Ndị Eze 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Solomọn mere agadi,+ ndị nwunye ya mere ka o fewe chi ọzọ dị iche iche.+ O jighị obi ya niile fee Jehova bụ́ Chineke ya. O meghị ka Devid nna ya, onye ji obi ya niile fee Chineke. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:4 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 29
4 Mgbe Solomọn mere agadi,+ ndị nwunye ya mere ka o fewe chi ọzọ dị iche iche.+ O jighị obi ya niile fee Jehova bụ́ Chineke ya. O meghị ka Devid nna ya, onye ji obi ya niile fee Chineke.