1 Ndị Eze 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova wesara Solomọn ezigbo iwe maka na o jighịzi obi ya niile na-efe Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye mere ka ọ hụ ya ná nrọ ugboro abụọ,+
9 Jehova wesara Solomọn ezigbo iwe maka na o jighịzi obi ya niile na-efe Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye mere ka ọ hụ ya ná nrọ ugboro abụọ,+