1 Ndị Eze 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Chineke mekwara ka Solomọn nwee onye iro ọzọ,+ ya bụ, Rizọn nwa Elayada, onye gbapụrụ na nke onyenwe ya, bụ́ Hadadiza,+ eze Zoba.
23 Chineke mekwara ka Solomọn nwee onye iro ọzọ,+ ya bụ, Rizọn nwa Elayada, onye gbapụrụ na nke onyenwe ya, bụ́ Hadadiza,+ eze Zoba.