1 Ndị Eze 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe Devid meriri* ndị Zoba, Rizọn kpọkọrọ ụmụ nwoke ụfọdụ, ha aghọọ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga, yanwa abụrụ onyeisi ha.+ Ha gara biri na Damaskọs,+ malitekwa ịchị ebe ahụ.
24 Mgbe Devid meriri* ndị Zoba, Rizọn kpọkọrọ ụmụ nwoke ụfọdụ, ha aghọọ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga, yanwa abụrụ onyeisi ha.+ Ha gara biri na Damaskọs,+ malitekwa ịchị ebe ahụ.