1 Ndị Eze 11:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onye ọzọkwa malitere inupụrụ Solomọn isi+ bụ Jeroboam+ nwa Nibat, onye Zereda dị n’Ifrem. Jeroboam bụ onye na-ejere Solomọn ozi.+ Aha nne ya bụ Zerua, nwaanyị isi mkpe.
26 Onye ọzọkwa malitere inupụrụ Solomọn isi+ bụ Jeroboam+ nwa Nibat, onye Zereda dị n’Ifrem. Jeroboam bụ onye na-ejere Solomọn ozi.+ Aha nne ya bụ Zerua, nwaanyị isi mkpe.