1 Ndị Eze 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, Jeroboam bụ nwoke gbasiri ike. Mgbe Solomọn hụrụ na ọ na-arụsi ọrụ ike, o mere ya onye na-elekọta+ ndị o si n’ebo Josef kpọrọ ka ha na-arụ ọrụ.
28 Ma, Jeroboam bụ nwoke gbasiri ike. Mgbe Solomọn hụrụ na ọ na-arụsi ọrụ ike, o mere ya onye na-elekọta+ ndị o si n’ebo Josef kpọrọ ka ha na-arụ ọrụ.