1 Ndị Eze 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọ gwakwara Jeroboam, sị: “Chịrị iberibe iri, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘M ga-anapụta Solomọn alaeze ya, m ga-enyekwa gị ebo iri.+
31 Ọ gwakwara Jeroboam, sị: “Chịrị iberibe iri, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘M ga-anapụta Solomọn alaeze ya, m ga-enyekwa gị ebo iri.+