-
1 Ndị Eze 11:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ihe mere m ga-eji napụta ya alaeze ya bụ maka na ndị m ahapụla m,+ na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, ma Ashtọret bụ́ chi* ndị Saịdọn, ma Kimọsh bụ́ chi ndị Moab, ma Milkọm bụ́ chi ndị Amọn. Ha anaghị eme ka Devid nna Solomọn. Ha anaghị eme ihe otú m kwuru, ha anaghị eme ihe ziri ezi n’anya m, ha anaghị eso ntụziaka m, ha anaghịkwa eme ihe ndị m kpebiri.
-