1 Ndị Eze 11:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 M ga-enye nwa ya otu ebo, ka e nwee onye si n’ezinụlọ ohu m Devid ga na-achị* n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m.
36 M ga-enye nwa ya otu ebo, ka e nwee onye si n’ezinụlọ ohu m Devid ga na-achị* n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ka a nọrọ na-eto aha m.