38 Ọ bụrụ na i debe iwu niile m ga-enye gị, na-eje ije n’ụzọ m, na-eme ihe ziri ezi n’anya m, na-eme ihe ndị m kwuru, na-edebekwa iwu m, otú ohu m Devid mere,+ m ga-anọnyere gị, meekwa ka ndị ezinụlọ gị chịtee aka, otú m meere ezinụlọ Devid.+ M ga-enyekwa gị Izrel.