1 Ndị Eze 11:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ihe a mere ka Solomọn chọwa otú ọ ga-esi gbuo Jeroboam. Ma, Jeroboam gbagara Ijipt, gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt.+ Ebe ahụ ka ọ nọkwa ruo mgbe Solomọn nwụrụ. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:40 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 30
40 Ihe a mere ka Solomọn chọwa otú ọ ga-esi gbuo Jeroboam. Ma, Jeroboam gbagara Ijipt, gbakwuru Shaịshak+ eze Ijipt.+ Ebe ahụ ka ọ nọkwa ruo mgbe Solomọn nwụrụ.