-
1 Ndị Eze 12:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ gwara ha ihe ụmụ okorobịa ahụ tụụrụ ya aro ka ọ gwa ha. Ọ gwara ha, sị: “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, ma m ga-atụkwasị ihe n’ibu unu. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma m ga-apịa unu ụtarị na-emerụsị mmadụ ahụ́.”
-