1 Ndị Eze 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe ndị Izrel niile hụrụ na eze emeghị ihe ha rịọrọ ya, ha sịrị ya: “Gịnị jikọrọ anyị na Devid? E nweghị ihe nwa Jesi anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya. Devid, lekọtawa ụlọ gị.” Ndị Izrel wee laa n’ụlọ* ha.+
16 Mgbe ndị Izrel niile hụrụ na eze emeghị ihe ha rịọrọ ya, ha sịrị ya: “Gịnị jikọrọ anyị na Devid? E nweghị ihe nwa Jesi anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya. Devid, lekọtawa ụlọ gị.” Ndị Izrel wee laa n’ụlọ* ha.+