1 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ozugbo ndị Izrel niile nụrụ na Jeroboam alọghachila, ha kpọrọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ya abịa, ha emee ya eze ndị Izrel niile.+ Naanị ebo Juda kwadosiri ọchịchị ndị ezinụlọ Devid ike.+
20 Ozugbo ndị Izrel niile nụrụ na Jeroboam alọghachila, ha kpọrọ ya ka ọ bịa nzukọ ha, ya abịa, ha emee ya eze ndị Izrel niile.+ Naanị ebo Juda kwadosiri ọchịchị ndị ezinụlọ Devid ike.+