1 Ndị Eze 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ozugbo Rehoboam lọrutere Jeruselem, ọ kpọkọrọ otu narị puku na puku iri asatọ (180,000) ndị agha a zụrụ azụ,* bụ́ ndị Juda na ndị Benjamin, ka ha gaa lụso ndị Izrel ndị ọzọ agha, ka Rehoboam nwa Solomọn nwee ike nwetaghachi alaeze ahụ niile.+
21 Ozugbo Rehoboam lọrutere Jeruselem, ọ kpọkọrọ otu narị puku na puku iri asatọ (180,000) ndị agha a zụrụ azụ,* bụ́ ndị Juda na ndị Benjamin, ka ha gaa lụso ndị Izrel ndị ọzọ agha, ka Rehoboam nwa Solomọn nwee ike nwetaghachi alaeze ahụ niile.+