1 Ndị Eze 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jeroboam gara rụsie Shikem ike+ ma biri na ya. Ebe ahụ dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. O sikwa ebe ahụ pụta gaa rụsie Penuel ike.+
25 Jeroboam gara rụsie Shikem ike+ ma biri na ya. Ebe ahụ dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. O sikwa ebe ahụ pụta gaa rụsie Penuel ike.+