1 Ndị Eze 12:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe eze na ndị na-adụ ya ọdụ kparịtachara, ọ kpụrụ nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị Izrel, sị: “Ịna-aga Jeruselem ga na-enye unu ezigbo nsogbu. Lekwanụ Chineke unu, onye si n’Ijipt kpọpụta unu.”+
28 Mgbe eze na ndị na-adụ ya ọdụ kparịtachara, ọ kpụrụ nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị Izrel, sị: “Ịna-aga Jeruselem ga na-enye unu ezigbo nsogbu. Lekwanụ Chineke unu, onye si n’Ijipt kpọpụta unu.”+