1 Ndị Eze 12:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ihe a mere ka ndị Izrel mehie.+ Ha na-agaruchakwa Dan efe nke dị ebe ahụ.