1 Ndị Eze 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jeroboam rụgasịrị ụlọ n’ebe ndị dị elu ka a nọrọ na ha na-efe chi dị iche iche. Ọ họpụtakwara ndị nkịtị na-abụghị ndị Livaị ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+
31 Jeroboam rụgasịrị ụlọ n’ebe ndị dị elu ka a nọrọ na ha na-efe chi dị iche iche. Ọ họpụtakwara ndị nkịtị na-abụghị ndị Livaị ka ha bụrụ ndị nchụàjà.+