-
1 Ndị Eze 12:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ọ malitere ịnọ n’elu ebe ịchụ àjà ahụ ọ rụrụ na Betel achụ àjà n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asatọ. O chepụtara ọnwa a n’onwe ya. O hiweere ndị Izrel ememme ha ga na-eme, gaakwa nọrọ n’elu ebe ịchụàjà na-esu àjà ọkụ.
-