1 Ndị Eze 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe otu onye nke Chineke+ si Juda rute Betel otú Jehova gwara ya, Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ ka o suo àjà ọkụ.
13 Mgbe otu onye nke Chineke+ si Juda rute Betel otú Jehova gwara ya, Jeroboam guzo n’akụkụ ebe ịchụàjà+ ka o suo àjà ọkụ.