1 Ndị Eze 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Eze wee sị onye nke ezi Chineke: “Biko, rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o meere m amara,* kpeekwara m ekpere ka o mee ka aka m dịghachi mma.”+ Onye nke ezi Chineke wee rịọ Jehova ka o meere eze amara, aka eze adịghachi mma, dịrị otú ọ dị na mbụ.
6 Eze wee sị onye nke ezi Chineke: “Biko, rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o meere m amara,* kpeekwara m ekpere ka o mee ka aka m dịghachi mma.”+ Onye nke ezi Chineke wee rịọ Jehova ka o meere eze amara, aka eze adịghachi mma, dịrị otú ọ dị na mbụ.