-
1 Ndị Eze 13:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ya asị ya: “Mụnwa bụ onye amụma otú ị bụ. Otu mmụọ ozi gwara m ihe Jehova gwara ya, sị, ‘Gwa ya ka o soro gị gaa n’ụlọ gị rie nri ma ṅụọ mmiri.’” (Ọ ghọgburu ya.)
-