1 Ndị Eze 13:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mgbe o lichara ya, ọ gwara ụmụ ya, sị: “M nwụọ, lienụ m ebe ahụ m liri onye nke ezi Chineke. Dowekwanụ ọkpụkpụ m n’akụkụ ọkpụkpụ ya.+
31 Mgbe o lichara ya, ọ gwara ụmụ ya, sị: “M nwụọ, lienụ m ebe ahụ m liri onye nke ezi Chineke. Dowekwanụ ọkpụkpụ m n’akụkụ ọkpụkpụ ya.+