1 Ndị Eze 13:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ihe ahụ Jehova gwara ya kwuo ga-emezurịrị. O kwuru ihe ga-eme ebe ịchụàjà ahụ dị na Betel na ụlọ niile a na-anọ efe arụsị dị n’ebe ndị dị elu+ n’obodo ndị dị na Sameria.”+
32 Ihe ahụ Jehova gwara ya kwuo ga-emezurịrị. O kwuru ihe ga-eme ebe ịchụàjà ahụ dị na Betel na ụlọ niile a na-anọ efe arụsị dị n’ebe ndị dị elu+ n’obodo ndị dị na Sameria.”+