33 N’agbanyeghị ihe a niile merenụ, Jeroboam akwụsịghị ịkpa àgwà ọjọọ, kama ọ ka nọ na-ahọpụta ndị nkịtị ka ha bụrụ ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.+ Onye chọọ, ya ahọpụta ya ka ọ bụrụ onye nchụàjà. Ọ na-asị: “Ka ọ bụrụ otu n’ime ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.”+