1 Ndị Eze 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, Jeroboam sịrị nwunye ya: “Biko, bilie jigharịa ejiji ka a ghara ịmata na ị bụ nwunye m, gaakwa Shaịlo. Ahaịja onye amụma nọ ebe ahụ. Ọ bụ ya gwara m na m ga-abụ eze ndị a.+
2 N’ihi ya, Jeroboam sịrị nwunye ya: “Biko, bilie jigharịa ejiji ka a ghara ịmata na ị bụ nwunye m, gaakwa Shaịlo. Ahaịja onye amụma nọ ebe ahụ. Ọ bụ ya gwara m na m ga-abụ eze ndị a.+