1 Ndị Eze 14:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma Jehova gwara Ahaịja, sị: “Nwunye Jeroboam na-abịa ịjụ gị ase banyere nwa ya nwoke na-arịa ọrịa. M ga-agwa gị ihe ị ga-agwa ya.* Ya rute, ọ ga-eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ.”
5 Ma Jehova gwara Ahaịja, sị: “Nwunye Jeroboam na-abịa ịjụ gị ase banyere nwa ya nwoke na-arịa ọrịa. M ga-agwa gị ihe ị ga-agwa ya.* Ya rute, ọ ga-eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ.”