1 Ndị Eze 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M napụtara ezinụlọ Devid alaeze ha na-achị ma nye gị ya.+ Ma, ị dịghị ka Devid ohu m, onye debere iwu m, jiri obi ya niile soro m, meekwa naanị ihe ziri ezi n’anya m.+
8 M napụtara ezinụlọ Devid alaeze ha na-achị ma nye gị ya.+ Ma, ị dịghị ka Devid ohu m, onye debere iwu m, jiri obi ya niile soro m, meekwa naanị ihe ziri ezi n’anya m.+