1 Ndị Eze 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Kama ị bịara na-eme ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ. I meere onwe gị chi ọzọ, ya bụ, arụsị ndị a kpụrụ akpụ, iji kpasuo m iwe.+ Ị gbakụtakwara m azụ.+
9 Kama ị bịara na-eme ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ. I meere onwe gị chi ọzọ, ya bụ, arụsị ndị a kpụrụ akpụ, iji kpasuo m iwe.+ Ị gbakụtakwara m azụ.+