10 Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka ọdachi dakwasị ezinụlọ gị. M ga-egbukwa nwa nwoke ọ bụla si n’ezinụlọ gị, ma onye na-enweghị onye na-enyere ya aka ma onye na-enweghị ume n’Izrel. M ga-ekpochapụkwa ndị ezinụlọ Jeroboam+ otú mmadụ si ekpopụ nsị anụmanụ ruo mgbe o kpopụchara ya.