-
1 Ndị Eze 14:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ndị Izrel niile ga-eruru ya uju ma lie ya. Naanị ya ka a ga-eli eli n’ime ndị ezinụlọ Jeroboam, n’ihi na a bịa n’ezinụlọ Jeroboam, ọ bụ naanị ya ka Jehova bụ́ Chineke Izrel hụrụ ihe dị mma n’obi ya.
-