1 Ndị Eze 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova ga-eme ka e nwee eze ga-achị Izrel, onye ga-ebibi ndị ezinụlọ Jeroboam+ mgbe oge ruru. O nwedịrị ike ime ya ugbu a. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:14 Amụma Aịsaịa I, p. 133-134
14 Jehova ga-eme ka e nwee eze ga-achị Izrel, onye ga-ebibi ndị ezinụlọ Jeroboam+ mgbe oge ruru. O nwedịrị ike ime ya ugbu a.