15 Jehova ga-ebibikwa ndị Izrel, ha adị ka ahịhịa amị na-aṅagharị na mmiri. Ọ ga-efopụkwa ndị Izrel n’ọmarịcha ala a o nyere ndị nna nna ha.+ Ọ ga-achụsasịkwa ha, chụrụ ha gafee Osimiri Yufretis,+ n’ihi na ha mere ogwe osisi arụsị ha na-efe,+ na-akpasu Jehova iwe.