1 Ndị Eze 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị Juda nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Ihe ọjọọ ha mere kpasukwara ya iwe karịa otú ihe ọjọọ ndị nna nna ha mere kpasuru ya.+
22 Ndị Juda nọkwa na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Ihe ọjọọ ha mere kpasukwara ya iwe karịa otú ihe ọjọọ ndị nna nna ha mere kpasuru ya.+