1 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Hanwa nọkwa na-arụ ebe ndị dị elu, ogidi arụsị, na ogwe osisi arụsị*+ n’ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko.+
23 Hanwa nọkwa na-arụ ebe ndị dị elu, ogidi arụsị, na ogwe osisi arụsị*+ n’ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko.+