1 Ndị Eze 14:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwekwara ụmụ nwoke bụ́ ndị akwụna* n’ala a.+ Ndị a niile na-akpa ụdị arụ niile mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa.
24 E nwekwara ụmụ nwoke bụ́ ndị akwụna* n’ala a.+ Ndị a niile na-akpa ụdị arụ niile mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel na-akpa.