1 Ndị Eze 14:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ikpeazụ, Rehoboam nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. E likwara ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Aha nne ya bụ Neama, nwaanyị Amọn.+ Abaịjam* nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.
31 N’ikpeazụ, Rehoboam nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. E likwara ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid.+ Aha nne ya bụ Neama, nwaanyị Amọn.+ Abaịjam* nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.