-
1 Ndị Eze 15:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mmehie niile nna ya mere ka yanwa nọ na-eme. O jighị obi ya niile fee Jehova bụ́ Chineke ya. O meghị ka Devid nna nna ya, onye ji obi ya niile fee Chineke.
-