1 Ndị Eze 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova mere ihe a maka na Devid mere ihe ziri ezi n’anya ya. O nweghịkwa iwu ya ọ bụla ọ kwụsịrị idebe n’oge niile ọ nọ ndụ, ma e wezụga ihe o mere Yuraya onye Het.+
5 Jehova mere ihe a maka na Devid mere ihe ziri ezi n’anya ya. O nweghịkwa iwu ya ọ bụla ọ kwụsịrị idebe n’oge niile ọ nọ ndụ, ma e wezụga ihe o mere Yuraya onye Het.+