1 Ndị Eze 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ chụtukwara Meaka+ bụ́ nne nna ya n’ọkwá ka ọ gharazie ịbụ nnukwu nwaanyị.* Ọ chụturu ya maka na o mere arụsị jọgburu onwe ya a na-eji efe ogwe osisi arụsị.* Esa gbuturu arụsị ahụ jọgburu onwe ya+ ma kpọọ ya ọkụ na Ndagwurugwu Kidrọn.+
13 Ọ chụtukwara Meaka+ bụ́ nne nna ya n’ọkwá ka ọ gharazie ịbụ nnukwu nwaanyị.* Ọ chụturu ya maka na o mere arụsị jọgburu onwe ya a na-eji efe ogwe osisi arụsị.* Esa gbuturu arụsị ahụ jọgburu onwe ya+ ma kpọọ ya ọkụ na Ndagwurugwu Kidrọn.+