1 Ndị Eze 15:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Beasha eze Izrel lụsoro Juda agha, malitekwa ịrụsi Rema ike+ ka onye nọ ebe Esa eze Juda nọ ghara isi ebe ahụ pụọ ma ọ bụ ka onye na-anọghị ebe Esa nọ ghara ịbanye ebe ọ nọ.*+
17 Beasha eze Izrel lụsoro Juda agha, malitekwa ịrụsi Rema ike+ ka onye nọ ebe Esa eze Juda nọ ghara isi ebe ahụ pụọ ma ọ bụ ka onye na-anọghị ebe Esa nọ ghara ịbanye ebe ọ nọ.*+