1 Ndị Eze 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Esa wee nye ndị na-ejere ya ozi ọlaọcha niile na ọlaedo niile fọrọ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ* eze, ha ebugara ha Ben-hedad nwa Tabrimọn nwa Hiziọn eze Siria,+ onye bi na Damaskọs. Ọ gwakwara Ben-hedad, sị:
18 Esa wee nye ndị na-ejere ya ozi ọlaọcha niile na ọlaedo niile fọrọ n’ụlọ Jehova nakwa n’ụlọ* eze, ha ebugara ha Ben-hedad nwa Tabrimọn nwa Hiziọn eze Siria,+ onye bi na Damaskọs. Ọ gwakwara Ben-hedad, sị: